Templeeti:Infobox award
Onyinye Nollywood nke 2017 kacha mma bụ mbipụta nke itoolu nke emume e mere na Abeokuta, Ogun Steeti na 17 n'onwa Disemba n'afo 2017. [1] [2] Rahama Shadau na Gbenro Ajibade na- akwado mmemme a . [3] [4]
E wepụtara ndepụta ndị a họpụtara n'ọnwa Septemba 2017 tinyere Omotola Jalade-Ekehinde, Mercy Aigbe, na Alex Ekubo dị ka "ndị kacha asọrịta mpi". A tụlere ihe nkiri otu nari na iri abuo gụnyere fim ihe ngosi otu nari na iri na ato, obere ihe nkiri asaa na ihe onyonyo abuo. [5]
E nyere nturu ugo n'ụdị iri atọ na abụọ, ya na Adesua Etomi, Beverly Naya, Gabriel Afolayan na Alexx Ekubo so na ndị meriri. Enyere Omotola Jalade-Ekiende, Ali Nuhu na onye na-ese ihe nkiri, Lancelot Oduwa Imasuen, ihe nrite ndụ niile maka onyinye pụrụ iche maka mmepe Nollywood . [3] [6]
- ↑ Ogun gets hosting rights of BON Awards - (en-US). The Eagle Online (2017-08-06). Retrieved on 2021-10-07.
- ↑ BON Celebrity Reading 2017 holds with Deputy Governor - (en-US). The Eagle Online (2017-09-06). Retrieved on 2021-10-07.
- ↑ 3.0 3.1 Njoku (2017-12-16). BON Awards 2017 : Nollywood stars light up Abeokuta tonight (en-US). Vanguard News. Retrieved on 2021-10-06.
- ↑ Ogun (2017-09-22). Sadau, Ajibade unveiled as hosts of BON Awards (en-US). TODAY. Retrieved on 2021-10-07.
- ↑ Augoye (2017-09-12). Omotola Jalade-Ekeinde, Mercy Aigbe, Alexx Ekubo top BON Awards nominee list | Premium Times Nigeria (en-GB). Retrieved on 2021-10-07.
- ↑ BON Awards 2017: Kannywood’s Ali Nuhu receives Special Recognition Award (en). Daily Trust (2017-11-23). Retrieved on 2021-10-07.