Absa Bank Limited

Absa Bank Limited

Absa Bank Limited (ABL), nke a maara dị ka Amalgamated Banks of South Africa, bụ ụlọ akụ azụmahịa na South Africa. Ọ bụ Reserve Bank nke South Africa, ụlọ akụ etiti na onye na-ahụ maka ụlọ akụ mba nyere ya ikikere.[1]

  1. Reserve Bank of South Africa (March 2020). South African Registered Banks and Representative Offices. Reserve Bank of South Africa. Retrieved on 28 March 2020.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne