ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Alexandra |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Julaị 1986 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | member of the National Assembly of South Africa |
kọwara na URL | https://www.pa.org.za/person/alexandra-lilian-amelia-abrahams/ |
Alexandra Lilian Amelia Abrahams (amụrụ na 13 Julaị na afọ 1986) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na-eje ozi dị ka onye otu National Assembly kemgbe Mee, na afọ 2019. A họpụtara ya dị ka osote minista na-ahụ maka mmepe ọha na eze na Disemba, na afọ 2020. Abrahams bụ onye otu Democratic Alliance .