Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwoke ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
Aha ọmụmụ | Alex Ekubo-Okwaraeke ![]() |
aha enyere | Alex ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Eprel 1986 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Naijiria ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, model ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Calabar ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Alexx Ekubo (amuru Alex Ekubo-Okwaraeke ; 10 Eprel, 1986) bu onye omee ihe nkiri na ihe nlereanya nke Naijiria. [1] Ọ bụ onye mbụ gbagoro na asọmpi Mr Nigeria nke afọ 2010. Ọ meriri onye na- eme ihe nkiri kachasị mma na onyinye nkwado na 2013 Best of Nollywood Awards maka ọrụ ya na Weekend Gateway. [2] [3] [4]