aha | American Driver ![]() |
---|---|
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | English ![]() |
ụdị | comedy film, drama film ![]() |
mba osi | Naijiria ![]() |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | English ![]() |
afọ/ụbọchị mbipụta | 24 Febụwarị 2017 ![]() |
Onye nduzi | Moses Inwang ![]() |
Odee akụkọ ihe nkiri | Moses Inwang, Patrick Nnamani ![]() |
onye nduzi foto | Okechukwu Oku ![]() |
nchịkọta akụkọ ihe nkiri | Tunde Bakare ![]() |
onye na-emepụta ihe | Bode Ojo ![]() |
ụlọ ọrụ mmepụta ihe | Sneeze films, Golden icons media, Get known production ![]() |
ekesa site | Sneeze films, Netflix, Amazon Prime Video ![]() |
Ụbọchị nke mbụ arụmọrụ | 24 Febụwarị 2017 ![]() |
ebe akụkọ | Houston ![]() |
Ụcha anụkpa ahụ | color ![]() |
usoro nkesa | video on demand, Blu-ray, DVD ![]() |
webụsaịtị | http://www.AmericanDriverMovie.com/ ![]() |
American Driver bụ ihe nkiri ntọọ ọchị Naijiria nke 2017 nke Moses Inwang na-eduzi na nke Evan King, Jim Iyke, Anita Chris, Nse Ikpe Etim, McPc the Comedian, Emma Nyra, Laura Heuston na Ayo Makun gosipụtara agwa na ya .
Emere ihe nkiri a na Nigeria n'abalị iri abụo na anọ nke ọnwa Febụwarị, afọ 2017. [1] O nwetara ihe karịrị nde naira iri anọ na otu e wee họrọ ya ka nke asato n'ogo na 2017 na iri anọ na anọ na box ofis nke Nigerian . Ihe nkiri a nwetara nrite ihe nkiri nto ọchị kacha mma na The People's Film Festival na June 2017. [2] Nwepụ̀ta mbụ American Driver bụ n'abalị iri na ise nke ọnwa Septemba na United States [3] na Amazon Prime Video . [4]