ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | France, Tunisia ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Amina Annabi, أمينة العنابي ![]() |
aha enyere | Amina ![]() |
aha ezinụlọ ya | Annabi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Maachị 1962 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Carthage ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-abụ abụ ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1978 ![]() |
so na | Eurovision Song Contest 1991 ![]() |
ngwa egwu | olu egwụ ![]() |
ụdị | Jennifer Hudson, world music, electro ![]() |
akara ndekọ | Philips Records, Mercury Records ![]() |
Ihe nrite | Prix Raoul-Breton ![]() |
webụsaịtị | http://aminaannabi.free.fr/ ![]() |
Amina Annabi
| |
---|---|
Born | Carthage, Tunisia | 5 March 1962
Genres | Pop |
Occupation(s) | Singer-songwriter, actress |
Years active | 1978–present |
Website | www.myspace.com/annabiamina |
Amina Annabi (Arabic: , : ; a mụrụ na 5 Machị 1962) bụ onye na-agụ egwú na onye na-ede egwu na onye na'eme ihe nkiri na France-Tunisia, onye a ma ama maka ịmecha nke abụọ na Eurovision Song Contest nke afọ 1991, nke emere na Rome. Amina mechara nke abụọ mgbe a gụsịrị ya azụ, na-enweta akara 146 n'akụkụ Carola si Sweden.[1]