Amina Annabi

Amina Annabei
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance, Tunisia Dezie
aha n'asụsụ obodoAmina Annabi, أمينة العنابي Dezie
aha enyereAmina Dezie
aha ezinụlọ yaAnnabi Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Maachị 1962 Dezie
Ebe ọmụmụCarthage Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
ọrụ ọ na-arụomee, onye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1978 Dezie
so naEurovision Song Contest 1991 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịJennifer Hudson, world music, electro Dezie
akara ndekọPhilips Records, Mercury Records Dezie
Ihe nritePrix Raoul-Breton Dezie
webụsaịtịhttp://aminaannabi.free.fr/ Dezie
Amina Annabi
Born (1962-03-05) 5 March 1962 (age 60)



Carthage, Tunisia
Genres Pop
Occupation(s) Singer-songwriter, actress
Years active 1978–present
Website www.myspace.com/annabiamina

Amina Annabi (Arabic: , : ; a mụrụ na 5 Machị 1962) bụ onye na-agụ egwú na onye na-ede egwu na onye na'eme ihe nkiri na France-Tunisia, onye a ma ama maka ịmecha nke abụọ na Eurovision Song Contest nke afọ 1991, nke emere na Rome. Amina mechara nke abụọ mgbe a gụsịrị ya azụ, na-enweta akara 146 n'akụkụ Carola si Sweden.[1]

  1. Eurovision Song Contest 1991 | Year page | Eurovision Song Contest. Eurovision.tv (4 May 1991). Retrieved on 17 December 2015.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne