ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Amina Titilayo Atiku-Abubakar ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jụn 1949 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Osun ![]() |
Dị/nwunye | Atiku Abubakar ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | activist, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Kaduna Polytechnic ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Amina Titilayo Atiku-Abubakar, Audio bụ nwunye nke onye na-esota onye isi ala Federal Republic of Nigeria, Atiku Abubakar. Ọ bụ onye na-akwado ndị inyom na ụmụaka. Ọ bụ onye guzobere Nzụkọ na-ahụ maka nkụzị gbasara ahia ụmụ nwanyi na ụmụaka 'Women Trafficking and Child Labour Eradication Foundation (WOTCLEF)' na onye malitere[1] iwu nke onwe ya nke mere ka e guzobe 'National Agency for Prohibition of Trafficking in Persons (NAPTIP)'.