ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | South Africa ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jenụwarị 1993 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Bhisho ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2006 ![]() |
webụsaịtị | http://www.anatii.com ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Anathi Bhongo Mnyango (bu onye amụrụ n'abalị nke 8 Jenụwarị 1993), nke a maara dịka Anatii, bụ onye na-eti egwu na South Africa, onye na-agụ egwu, onye na'ede egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ na onye nduzi vidiyo egwu.