Andrea Andreen

Andrea Andreen

Ellenor Andrea Andreen (1888-1972) bu dibia bekee, onye udo na nwanyi. Dị ka dibịa, ọ bụ ọkachamara na ọgwụgwọ ọrịa shuga, na-ejikọta mgbochi nri na insulin. Onye a ma ama na òtù ụmụ nwanyị Sweden, ọ ghọrọ onye kansụl nke Women's International Democratic Federation na 1945, mechaa ghọọ osote onye isi oche. Ọ bụ onye isi oche Svenska Kvinnors Vänsterförbund (Swedish Women's Left-wing Association) site na 1946 ruo 1964. Onye siri ike na-akwado mwepu ngwa agha nuklia, na 1953 e nyere ya Stalin Peace Prize.. [1][2]

  1. Andrea Andreen (Swedish). Göteborgs Universitet. Retrieved on 20 October 2017.
  2. Research Experiences: Francisca de Haan. United Nations History Project (December 2011). Archived from the original on 2016-01-07. Retrieved on 20 October 2017.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne