Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Andrew |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | osee foto, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ụdị ọrụ ya | photography |
Ebe obibi | New York City, Lagos |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1990 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Restless City, Mother of George, Ịma mma (ihe nkiri 2011), Where Is Kyra? |
Ọrụ ama ama | Restless City, Mother of George |
webụsaịtị | http://andrewdosunmu.com/ |
ụdị metụtara | Category:Films directed by Andrew Dosunmu |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Andrew Dosunmu bụ onye Naijiria na-ese foto na onye na-eme ihe nkiri bụ onye bịara bụrụ onye ama ama na United States mgbe ọ duziri vidiyo egwu maka ndị na-agu egwu dị iche iche nke gụnyere Isaac Hayes, Angie Stone, Common, Tracy Chapman, Wyclef Jean, Kelis, Aaron Neville, Talib Kweli, na Maxwell .[1]
Ọ bụ onye nduzi nke ihe nkiri e mere n'afọ 2011 nke a kpọrọ Restless City, nke malitere na 2011 Sundance Film Festival .[2] Ihe nkiri ya ọzọ, nke e mere n'afọ 2013 a kpọrọ Mother of George, malitekwara na Sundance, ma bụrụ nhọrọ ikpeazụ maka Maryland Film Festival 2013. Dosunmu bi n'etiti New York City na Lagos, Nigeria.