Anele Mdoda

Anele Mdoda
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya19 Mee 1984 Dezie
ọrụ ọ na-arụoko akuko ihe onyonyo, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie

Anele Mdoda (amụrụ na Mee 19, na afọ 1984) bụ onye na-eme ihe nkiri na telivishọn na South Afrika, onye na-egosi ihe ngosi na onye edemede. A mụrụ ya ma zụlite ya na Mthatha, Eastern Cape, Mdoda nwetara akara ugo mmụta na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mmekọrịta mba ụwa na Mahadum Pretoria, ọrụ ya malitere mgbe ọ dị afọ 20 na afọ 2004 dị ka onye DJ redio.[1]

  1. Mthethwa. "5 awesome things Anele Mdoda has achieved throughout her career | Drum", Drum, 2019-08-09. Retrieved on 2022-06-08.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne