Antonia Okonma

Antonia Okonma
Born (1982-07-24) 24 Julaị 1982 (age 42)
London, England
OccupationActress
Years active2004–2009
Notable work
Bad Girls (2004–2006)
Spouse(s)Richard Shittu (m. 2012)
Children3

Antonia Okonma (amụrụ na 24 Julaị 1982) bụ onye na-eme ihe nkiri na Britain.//(listen)  A maara ya nke ọ́ma maka ịrụ ọrụ Darlene Cake na usoro ITV Bad Girls site na 2004-2006.


From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne