Oge/afọ mmalite | 2015 ![]() |
---|---|
aha gọọmenti | Augustine University Ilara-Epe ![]() |
akara ala | Augustine University Ilara-Epe ![]() |
affiliation | National Universities Commission ![]() |
ederede moto | Pro Scientia et Moribus (For Learning And Character) ![]() |
kọntinent | Eluàlà ![]() |
mba/obodo | Naijiria ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Epe ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
ebe | Lagos ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°35′3″N 3°59′0″E ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee ![]() |
Asụsụ ọ na-asụ | Bekee ![]() |
webụsaịtị | https://augustineuniversity.edu.ng/ ![]() |
Mahadum Augustine, Ilara nke a makwaara dị ka AUI bụ Mahadum Katọlik nke onwe ya nke dị na Ilara, obodo dị na mpaghara gọmentị mpaghara Epe nke Lagos State Southwestern Nigeria.[1] Mahadum nke gọmentị etiti nke Naịjirịa kwadoro na 25 Febụwarị na afọ 2015 site na National Universities Commission na-enye ọmụmụ ihe na ọkwa ndị gụsịrị akwụkwọ na ndị gụsịrị kelasi.[2]