ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Barry |
aha ezinụlọ ya | Hankerson |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1946 |
Ebe ọmụmụ | Detroit |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-emeputa ihe onyoyo |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1988 |
akara ndekọ | Blackground Records |
Barry Hankerson (amụrụ n'August 3, 1947) bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ, ónyé nwe ụlọ ọrụ egwu na onye njikwa. Hankerson bụ ónyé guzobere Blackground Records.[1] Ọ bụ nwanne nna nke ónyé na-agụ egwu na ónyé na-eme ihe nkiri Aaliyah.[2][3]