ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Mozambique ![]() |
aha enyere | Berry ![]() |
aha ezinụlọ ya | Bickle ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1959 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Bulawayo ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ahu maka ihe nkiri ![]() |
ụdị ọrụ ya | installation artwork ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Rhodes University ![]() |
Berry Bickle (a mụrụ ya n'afọ 1959) bụ onye mba Zimbabwe na-ese ihe nke bi na Maputo. A mụrụ ya na Bulawayo, Bickle gụrụ akwụkwọ na Chisipite Senior School na Harare. Mgbe e mesịrị, ọ gara Durban Institute of Technology, ebe ọ nwetara nzere diplọma mba na nka, na Mahadum Rhodes nke mba South Africa, ebe o nwetara nzere mastas na nka.[1][1][2] Bickle bụ onye guzobere Bulawayo's Visual Artists' Association.[3]
Ọ na-ekewa oge ya n'etiti Zimbabwe na Mozambique, ọrụ ya na-enyocha akụkọ ihe mere eme nke mpaghara ahụ.[4] N'afọ 1988, ya na Tapfuma Gutsa haziri nzukọ Pachipamwe, nzukọ Triangle Art Trust nke mbụ a haziri na Afrịka.[5] N'afọ 2010, ọ ghọrọ Rockefeller Foundation Creative Arts Fellow ma na-arụ ọrụ na Rockefeller Foundation Bellagio Center na usoro Suite Europa .[6]