Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú, Naijiria ![]() |
Aha ọmụmụ | Beverly Ifunaya Bassey ![]() |
aha enyere | Beverly ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Eprel 1988, 17 Eprel 1989 ![]() |
Ebe ọmụmụ | London ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | British English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ederede ![]() |
ụdị ọrụ ya | acting ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Brunel University London, University of Roehampton ![]() |
isi agụmakwụkwọ | ákọ na uche, psychology, sociology ![]() |
Ebe obibi | Lagos ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Ọrụ ama ama | Tinsel (TV series), The Wedding Party, ...When Love Happens, Chief Daddy, Chief Daddy 2: Ịga Maka Ịgba Ọgba Ọgaranya ![]() |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards, Best of Nollywood Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Forbes 30 Under 30 ![]() |
ahọpụtara maka | ELOY Awards, Ihe nrite nke AMVCA Industry Merit ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484, L305214 ![]() |
Beverly Naya ( onye amụrụ Beverly Ifunaya Bassey Audio ka ọnwa Eprel dị na mkpụrụ ụbọchi iri na asaa n'afọ 1989) bụ onye Naịjirịa na-emepụta ihe egwuregwu di iche iche a mụrụ na mba ana akpo Britain. O nwetara ihe nrite di iche dika onye nka ya nwere olile anya ịmụba nke 2010 Best of Nollywood Awards . Ọ nwetakwara nturu ugo ọzọ dika onye otu Nollywood kacha eto ọsisọ n'afọ 2011 akpọrọ City People Entertainment Awards.[1][2][3]