Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwoke ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Blossom ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Novemba 1983 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Benin City ![]() |
Dị/nwunye | Ehinome blossom ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Benson Idahosa University ![]() |
ogo mmụta | Bachelor of Arts ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Ọrụ ama ama | Knocking on Heaven's Door, Unroyal, Sanitation Day, Gbomo Gbomo Express ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Blossom Chukwujekwu bụ onye ome ihe nkiri nke Naịjirịa, onye mere ihe ngosi ọkachamara izizi ya n'afọ 2009. Na 2015, o meriri ihe nrite onye na-akwado ihe nkiri kacha mma [1] na Africa Magic Viewers Choice Awards . [2] [3]