Oge/afọ mmalite | 1975 ![]() |
---|---|
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
mba/obodo | Naijiria ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°26′33″N 3°24′8″E ![]() |
otu egwuregwu | Nigeria Premier Football League ![]() |
ebe obibi | Onikan Stadium ![]() |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Lagos ![]() |
webụsaịtị | http://bridgefcng.com/ ![]() |
category for members of a team | Category:Bridge F.C. players, Q125892260 ![]() |
Bridge Football Club bụ klọb bọọlụ Naijiria nke dị na Lagos nke e guzobere n'etiti afọ ndị 1970. N'ihi mmekọrịta ya na ụlọ ọrụ Julius Berger, a maara klọb ahụ dị ka Julius Berger Football Club ruo n'afọ 2010. Otu egwuregwu bọọlụ ahụ enwetala mmeri n'asọmpi mba ma sọọ mpi mba ụwa. Ndị egwuregwu dị ka Odion Ighalo, David Adekola, Yakubu, Taribo West, Sunday Oliseh, Samson Siasia, Emmanuel Amuneke, Rashidi Yekini, Garba Lawal, na Mutiu Adepoju agbaala bọọlụ maka klọb ahụ.