Bure language

Bure
Native to Nigeria
Region Bauchi State
Ethnicity 500 (no date)[1]
Native speakers
20 (2011)[2]
Language codes
ISO 639-3 bvh
Glottolog bure1242
ELP Bure

Bure bu asusu eji kwa bubure were mara, ọ bụ asụsụ Afro-Asiatic nke sitere n'òtù Bole-Tangale nke alaka West di na Chadic. A na-asụ ya na n'obodo nta Bure di na Naijiria (10°31 Ájá, 10°20 Ájá, Gọọmentị Obodo Kirfi, Bauchi Steeti, Naijiria) na ụfọdụ obere obodo ndị dị nso. A di mmadu ole na ole na asu asusu a, nke ọgbọ nne na nna nna ochie. Ewezuga Hausa, nke bụ lingua franca n'ógbè ahụ, asụsụ Chadic ndị ọzọ dị ka Gera, Giiwo na Deno (Bole group) gbara Bure gburugburu..I jiri ya tụnyere asụsụ ndị ọzọ nke otu ìgwè ahụ (dịka. Bole ma ọ bụ Karekare), ihe ize ndụ nke Bure bụ nke kachasị njọ.

  1. Bure language at Ethnologue (15th ed., 2005)
  2. Bure at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne