Oge/afọ mmalite | 1971 ![]() |
---|---|
ọnọdụ onye isi nke nzukọ ahụ nwere | Governor of the Central Bank of The Gambia ![]() |
mba/obodo | The Gambia ![]() |
Ego | dallas ![]() |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Banjul ![]() |
webụsaịtị | http://www.cbg.gm/ ![]() |
Central Bank of The Gambia bụ ụlọ akụ etiti nke Gambia. A na-eme ka aha ya dị mkpirikpi ka ọ bụrụ CBG. Ụlọ akụ ahụ dị na Banjul ma guzobe ya n'afọ 1971.[1] Buah Saidy bụ Gọvanọ ugbu a.