Central Bank of West African States (French: Banque Centrale des États de l'Afrique de l'Ouest, BCEAO) bụ ụlọ akụ dị n'etiti na-ejere mba asatọ dị n'ebe ọdịda anyanwụ Afrịka ozi nke na-ekerịta ego CFA franc nke West Africa ma mejupụtara West African Economic and Monetary Union (UEMOA).
Ụlọ akụ ahụ na-arụsi ọrụ ike n'ịmepụta iwu itinye ego ma bụrụ onye otu Alliance for Financial Inclusion.[1]