ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
aha enyere | Christabel ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ekeh ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 1990 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Accra ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Akan language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Ghana, St. Mary's Secondary School, St Mary's Senior High School ![]() |
ogo mmụta | bachelor's degree ![]() |
isi agụmakwụkwọ | theater arts ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 ![]() |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards, Africa Movie Academy Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, Best of Nollywood Awards ![]() |
Christabel Ekeh (a mụrụ n'ọnwa Ọktoba 16, 1990) bụ onye Ghana na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya. E gosipụtala ya na ihe karịrị ihe nkiri iri asatọ nke Ghana na Naijiria.[1]