ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
aha enyere | Claude |
aha ezinụlọ ya | Kelly |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Disemba 1980 |
Ebe ọmụmụ | New York City |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter, onye na-abụ abụ, odee egwu, onye na-emeputa ihe ndeko |
ebe agụmakwụkwọ | Berklee College of Music, Riverdale Country School |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2002 |
ngwa egwu | olu egwụ |
diskografi | Claude Kelly production discography |
Ọrụ ama ama | St Peter's Church, Aldrington |
ụdị | Jennifer Hudson |
webụsaịtị | http://www.claudekellyonline.com |
Claude Kelly (amụrụ n'afọ 1980) bụ ónyé America na-agụ egwu, onye na-ede egwu na ónyé na-emepụta egwu.[1] Ọ bụ ónyé a họpụtara ugboro anọ na Grammy Award, ma dee ma ọ bụ soro dee egwu maka Michael Jackson, Whitney Houston, Kelly Clarkson, Britney Spears, Ariana Grande, Bruno Mars, Christina Aguilera, Adam Lambert, Jennifer Lopez, Kesha, Brandy, na One Direction. Ya na Chuck Harmony mejupụtara R&B duo Louis York, ma guzobe otu egwu Weirdo Workshop.