ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Côte d'Ivoire |
Aha ọmụmụ | Ange Didier Houon |
aha enyere | Ange, Didier |
aha ezinụlọ ya | Houon |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Jenụwarị 1986 |
Ebe ọmụmụ | Yopougon |
Ụbọchị ọnwụ ya | 12 Ọgọọst 2019 |
Ebe ọ nwụrụ | Abidjan |
Ụdị ọnwụ | accidental death |
ihe kpatara ọnwụ | traffic collision |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | ogba egwu, disc jockey, onye na-abụ abụ |
ngwa egwu | olu egwụ |
ụdị | Coupé Décalé |
akara ndekọ | Universal Music Group |
onye nlereranya | Douk Saga |
Ihe nrite | ordre du Mérite culturel ivoirien |
webụsaịtị | https://www.djarafatofficiel.com/ |
Ange Didier Houon (26 Jenụwarị na afọ 1986 na 12 Ọgọstụ, na afọ 2019), nke a maara dịka DJ Arafat, Arafat Muana na aha ndị ọzọ dị iche iche, bụ onye mba Ivory Coast na akụ egwu bu DJ na onye na-agụ egwu nke mere egwu na ụdị Coupé-Décalé.[1] "Jonathan", "202", "Dosabado", "Kpangor", "Zoropoto" na "Enfant Beni" bụ ụfọdụ n'ime ihe ndị isi ya. Ọ bụ onye a ma ama na mba ndị na-asụ French n'Africa. E nyere ya "Best Artist of the Year" na Coupé-Decalé Awards n'afọ 2016 na 2017. Ọ nwụrụ n'ihe mberede ọgba tum tum na 12 Ọgọstụ, na afọ 2019.[2]