ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha pseudonym | Grease ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Ọgọọst 1974 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Harlem ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe, onye na-emeputa ihe nkiiri ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 ![]() |
diskografi | Dame Grease production discography ![]() |
ụdị | egwu hip hop ![]() |
webụsaịtị | http://damegrease.com ![]() |
Damon J. Blackman (amụrụ n'August 9, 1974), nke a maara nke ọma site na aha egwú ya bụ Dame Grease, bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ si New York City. N'afọ 1996, ọ nwetara nkwado na ụlọ ọrụ hip hop site na ọrụ mmepụta ya na Bad Boy na The LOX, mgbè ọ na-eguzobe ụda nké DMX na Ruff Ryders.