{{Databox}
William Kalubi Mwamba (amụrụ na 10 Mee na afo 1992 n' Kinshasa), nke a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ Damso (French: ), bụ onye na-eti egwu, onye na-agụ egwu, na onye na-ede egwu na Belgium-Congo. Ọ bụ onye a ma ama na obodo France, ebe a kwadoro egwu ya niile ma ọ dịkarịa ala platinum.