Darrell Roodt

Darrell Roodt
Born
Darrell James Roodt

(1962-04-28) 28 Eprelụ 1962 (age 62)
OccupationFilm director, screenwriter, producer[1]
Years active1985–present

Darrell James Roodt (amụrụ na Johannesburg, 28 Eprel 1962) bụ Onye nduzi ihe nkiri South Africa, Onye edemede na onye na-emepụta ihe nkiri. O yikarịrị ka a maara ya nke ọma maka ihe nkiri ya nke afọ 1992 bụ Sarafina! nke onye [2]-eme ihe nkiri bụ Whoopi Goldberg. A na-ewerekwa ya dị ka onye nduzi ihe nkiri kachasị mma na South Africa, Roodt esorowo Patrick Swayze nwụrụ anwụ rụọ ọrụ na Father Hood, James Earl Jones na Cry, the Beloved Country na Ice Cube na Dangerous Ground.

  1. Darrell Roodt.
  2. AFI|Catalog. catalog.afi.com. Retrieved on 2022-06-19.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne