Driss Ouadahi

Driss Ouadahi (amụrụ n'afọ otu puku narị itoolu iri ise na itoolu na Casablanca, Morocco) bụ onye Algeria na-ese ihe na onye na-ese ụkpụrụ ụlọ nke oge a nke zụrụ, na-arụ ọrụ, ma na-ebi na Düsseldorf, Germany. Ọrụ Ouadahi gosipụtara ụdị ụlọ ndị a na-ahụkarị na ezigbo ụlọ Algeria. Isiokwu dị n'ọrụ Ouadahi gbara ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke klas, okpukpe, na agbụrụ gburugburu echiche nke ókèala na ịdị iche. Systeme der Abgrenzung (Systems of Demarcation) , meghere na Heydt Museum na Germany na Febụwarị 25, 2018 [1]

  1. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Archived from the original on 2018-04-29. Retrieved on 2020-09-25.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne