e.tv Ghana nke a makwaara dị ka ETV Ghana bụ netwọk telivishọn na-agbasa ozi n'efu na-agbanwe awa 24 n'ụbọchị site na Accra kemgbe ọ malitere n'ọnwa Ọktoba afọ 2009.[1] Ka ọ na-erule n'ọnwa Disemba afọ 2011 ọ ga-amalite mgbasa ozi ala na Kumasi. E wezụga Accra na Kumasi, ọ dị site na satellite na First Digital TV na SMART TV. Ọ bụ TV nke onwe ya na Accra.[2]