Egypt

Ịjịpt (Asụsụ Arabù: مصر Miṣr [mesˁr] ⓘ, Okwuọnụ Arabù nke Ịjịpt: [mɑsˤr]), ogologo aha Ọ̀hànézè Arabù nke Ịjịpt, bu otu obodo nọ na Afrịka. Ọ bu mbà bidoro na akụkụ mgbago-ọwụwanyanwụ Afrịka rue Sinai Peninsula dị na ndịda-ọdidanyanwu Esia. Òkè ala ya bidoro na Anyim Mediterranean dị na mgbago, Gaza strip na Izrelu dị ya na mgbago-ọwụwanyanwụ, Osimiri uhie dị ya na ọwụwa anyanwụ, Sudan dị ya na ndịda, ya na Libya dị ya na ọwụwa anyanwụ. Gulf nke Aqaba dị na mgbago-ọwụwanyanwụ na ekewa Ịjịpt, Jordan na Saudi Arabia. Isi obodo ya bụ Cairo. A maara Ịjịpt nke ọma maka ihe ncheta oge ochie ya, dịka Pyramids na Sphinx. Ọ nwere mmadụ nde 170 bi na ya mere ọ ji bụrụ mba nke atọ kachasị nwe ọgụ isi mmadụ bi na ya.

Ọ̀hànézè Arabù nke Ịjịpt
جمهورية مصر العربية
Jumhūriyyat Miṣr al-ʻArabiyyah
Anthem

Ebe Ịjịpt nọ na Afrịka
Location nke Egypt
Ebe Ịjịpt nọ na Afrịka
Íshí oche
(and largest city)
Cairo
Ebe Egypt no n'ime Afrịka.
Flag ndi Egypt
Coat of Arms nke Obodo Egypt.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne