ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
aha enyere | Emma |
aha ezinụlọ ya | Dench |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Eprel 1963 |
Ebe ọmụmụ | York |
Ńnà | Jeffery Dench |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | historian |
onye were ọrụ | Harvard University, Birkbeck, University of London |
ebe agụmakwụkwọ | Wadham College, The King's High School for Girls |
Emma Dench (amụrụ n'afọ 1963) bụ onye England na-Ọkọ akụkọ ihe mere eme oge ochie, onye edemede, na onye nchịkwa agụmakwụkwọ. Ọ bụ McLean Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme oge ochie na nke oge a na Mahadum Harvard kemgbe afọ 2014, na Dean nke ụlọ akwụkwọ Graduate School of Arts and Sciences kemgbe afọ 2018. Ọnọdụ ya gara aga gụnyere Prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme oge ochie na Birkbeck College, Mahadum London na Prọfesor nke Classics na nke akụkọ ihe ochie na Harvard.