ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
aha enyere | Emma ![]() |
aha ezinụlọ ya | Powell ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | member of the National Assembly of South Africa, member of the National Assembly of South Africa ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of KwaZulu-Natal ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | Democratic Alliance ![]() |
kọwara na URL | https://www.pa.org.za/person/emma-louise-powell/ ![]() |
Good Emma Louise Powell bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa bụ onye bụ onye omeiwu (MP) maka Democratic Alliance (DA).[1][2]
A kpọrọ ya aha dị ka osote minista na-ahụ maka ebe obibi mmadụ, mmiri na ịdị ọcha na kọmitii na-ahụ anya nke Mmusi Maimane na June 2019.
N'ọnwa Disemba na afọr puku abụọ na iri abụọ , John Steenhuisen họpụtara ya dị ka Minista Nchịkọta nke Ebe obibi Mmadụ.[3]