Etche

Etche
local government area of Nigeria
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaRivers state Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ4°59′27″N 7°3′16″E Dezie
Map
A river in my village at Etche, Rivers State

Etche bụ otu n'ime mpaghara gọmentị 23 nke Rivers State na n'etiti mpaghara gọmentụ 13 na-anọchite anya Steeti Rivers na mbiako nke National house of Assembly nke Naijiria na akụkụ nke mgbaghara ọwụwa anyanwụ nke ndi ọchịchị Steeti Rivers.[1]

Okehi bụ isi ụlọ ọrụ Council na isi obodo ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Etche, ebe Eberi bụ isi obodo ndọrọ ọchịchị nke Omuma.[2][3][4]

E nwere ngalaba ndọrọ ndọrọ ọchịchị iri na itoolu na gọmentị ime obodo Etche na iri dị na Omuma.[5] E nwere ọtụtụ obodo na obodo dị na Etche, ụfọdụ n'ime ha gụnyere Akwu / Obor, Eberi, Amaji, Opiro, Chokocho, Igboh, Egwi, Afara, Mba, Igbodo, Ofeh, Oongho, Obiohia Umuogba, Umuajuloke Okehi, Obibi, Odufor, Nihi, Okomoko, Ulakwo, Ulak, Umuakonu, Umuanyagu, Okaguoro, Obite, Umuoye, Igbo, Umuechem, na Egbeke.[1][6]

  1. 1.0 1.1 Etche Culture: A brief walk into the history and economy of one of Nigeria's lovely people (en). Pulse Nigeria (2020-05-05). Retrieved on 2021-09-11.
  2. Gloria Chuku, Gloria (2005). Igbo Women and Economic Transformation in Southeastern Nigeria, 1900-1960. Psychology Press. ISBN 9780415972109. Retrieved on 18 February 2020. 
  3. Augustine Senan Ogunyeremuba Okwu (2010). Igbo Culture and the Christian Missions, 1857-1957: Conversion in Theory Practice. Rowman & Littlefield. ISBN 9780761848844. Retrieved on 18 February 2020. 
  4. Igbo People and Irish People: A Trans-Atlantic Partnership By George C E Enyoazu At the 10th Anniversary of Ezinwanne, Drogheda, Co. Louth, Ireland. African Democrat. Retrieved on 18 February 2020.
  5. Nigeria (2018-04-24). Etche L.G.A Polling Units/Wards (en-US). Media Nigeria. Archived from the original on 2022-03-08. Retrieved on 2022-03-08.
  6. Etche Culture: A brief walk into the history and economy of one of Nigeria's lovely people (en). Pulse Nigeria (2020-05-05). Retrieved on 2021-09-11.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne