Beauty Etsanyi Tukura (amụrụ na 21 Ọktoba 1997) bụ Onye na-eme ihe nkiri TV, onye ọchụnta ego na onye asọmpi ịma mma si Naijiria.N'afọ 2019, ọ meriri asọmpi Miss Nigeria 2019 nke iri anọ na atọ. [1][2][3]
↑Beauty's Bio. Beauty Etsanyi Tukura's Website (13 December 2019). Archived from the original on 25 December 2019. Retrieved on 25 December 2019.