Felton Perry | |
---|---|
Website | Templeeti:Url |
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | Felton ![]() |
aha ezinụlọ ya | Perry ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Septemba 1945 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Chicago ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, omee, onye olu omee ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1969 ![]() |
webụsaịtị | http://feltonperry.com/ ![]() |
Felton Perry (amuru Septemba 11, 1945) bu onye omekorita America lara ezumike nka. [1] Ọ bụ onye ama ama maka ọrụ ya dị ka osote Obrah Eaker na ihe nkiri 1973 Walking Tall, yana dịka Inspector Early Smith na ihe nkiri 1973 Magnum Force, ihe nkiri nke abụọ na usoro Dirty Harry . [2] Ọrụ Felton ọzọ ama ama bụ na 1987 akụkọ ifo sayensị RoboCop dị ka Donald Johnson, onye isi na ụlọ ọrụ Omni Consumer Products (OCP). Ọ kwughachiri ọrụ ya dị ka Johnson na usoro RoboCop 2 (1990) na RoboCop 3 (1993).
Perry bụkwa onye na-ede egwuregwu ama ama maka egwuregwu dị ka Buy the Bi na Bye nke na 1976 akwụkwọ akụkọ Progress Bulletin kpọrọ "offbeat and hilarious black satire with a zinging performance from Ron Thompson ." [3] [4]