aha | Female Husbands, a trans history ![]() |
---|---|
Isiokwu nlebanya | female husband, transgender history ![]() |
Odee akwụkwọ | Jen Manion ![]() |
ndị mbipụta | Cambridge University Press ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee ![]() |
afọ/ụbọchị mbipụta | 2020 ![]() |
webụsaịtị | https://jenmanion.com ![]() |
Female Husbands: A Trans History bụ akwụkwọ akụkọ ihe mere eme nke Jen Manion, ọka mmụta na History and Sexuality, Women's and Gender Studies na Amherst College, nke Cambridge University Press bipụtara na-afọ 2020.[1][2] Akwụkwọ ahụ nwetara meriri n'ihe nrite Best Book site na British Association of Victorian Studies ma bụrụ onye ikpeazụ na Lawrence W. Levine Award.