ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Democratic Republic of the Congo ![]() |
aha enyere | François, Franco ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Julaị 1938 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kongo Central ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 12 Ọktoba 1989 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Mont-Godinne ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, onye na-ede ihe, guitarist ![]() |
ngwa egwu | Jita, olu egwụ ![]() |
Onye òtù nke | TPOK Jazz ![]() |
ụdị | Congolese rumba ![]() |
webụsaịtị | http://www.kenyapage.net/franco ![]() |
François Luambo Luanzo Makiadi (6 Julaị 1938 - 12 Ọktoba 1989) bụ onye egwu Congo. Ọ bụ onye isi na egwu Congo nke narị afọ nke iri abụọ, na egwu Afrịka n'ozuzu ya, ọkachasị dị ka onye ndu maka ihe karịrị afọ iri atọ nke TPOK Jazz, otu egwu Afrịka kachasị ewu ewu ma dị ịrịba ama n'oge ya. A na-akpọ ya Franco Luambo ma ọ bụ naanị Franco. A maara ya maka nkà ya nke African Rumba, ndị na-akwado ya na ndị nkatọ kpọrọ ya "Sorcerer of the Guitar" na "Grand Maître of Zairean Music", yana Franco de Mi Amor site n'aka ụmụ nwanyị Fans.[1] Egwu ya a maara nke ọma, "Mario", rere ihe karịrị 200,000 ma nweta ọla edo.[2]