Fred Amata

Fred Amata
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereFred Dezie
aha ezinụlọ yaAmata Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya18 Mee 1963 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee ihe nkiri, onye na-emeputa ihe nkiiri Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos Dezie
webụsaịtịhttp://fredamata.com.ng Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Fred Amata bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye na-emepụta ihe na onye nduzi ihe nkiri.[1][2] Onye gụsịrị akwụkwọ na Theatre Arts na Mahadum Jos, Fred pụtara ìhè n'afọ1986 maka ọrụ ya na ihe nkiri akpọrọ Legacy . Ọ na-eje ozi ugbu a dịka onye isi oche nke Directors Guild of Nigeria, kemgbe Febụwarị 27, 2016.[3][4]

  1. Ibagere. "Nigeria's performing royalty", BBC News, 15 February 2001. Retrieved on 30 March 2016.
  2. Chioma (2019-07-19). Fred Amata missing as his daughter with Agatha Amata graduates from UK university (Photos) (en-GB). Kemi Filani News. Retrieved on 2022-03-12.
  3. "Fred Amata Emerges DGN President", The Guardian News, 27 February 2016. Retrieved on 30 March 2016.
  4. "Fred Amata emerges Directors Guild of Nigeria president", TV Continental, 27 February 2016. Retrieved on 30 March 2016.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne