Gani Fawehinmi

Gani Fawehinmi
Born(1938-04-22) 22 Eprelụ 1938
Ondo, Southern Region, British Nigeria (now in Ondo State, Nigeria)
NationalityNigerian
Occupation

Chief Abdul-Ganiyu "Gani" Oyesola Fawehinmi , GCON, SAN (22 Eprel 1938 ruo 5 Septemba 2009) bụ onye edemede Naijiria, onye na-ebipụta akwụkwọ, onye ọrụ ebere, onye nkatọ mmekọrịta mmadụ na ibe ya, onye ọka iwu na ikike mmadụ na nke obodo, na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[1][2]

O nwere utu aha onye isi nke Lamofin nke Ondo.[3]

  1. Gani Fawehinmi | Nigerian lawyer (en). Encyclopedia Britannica. Retrieved on 2020-05-26.
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named dawn
  3. PressReader.com - Your favorite newspapers and magazines.. www.pressreader.com. Retrieved on 2021-01-28.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne