ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | David, Jamahl ![]() |
aha ezinụlọ ya | Listenbee ![]() |
aha pseudonym | GoonRock ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Eprel 1975 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Princeton ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
Ebe obibi | Chicago, Trenton, Los Angeles ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2009 ![]() |
ngwa egwu | Piano, olu egwụ ![]() |
ụdị | egwu hip hop, dance music, Jennifer Hudson, electronic dance music ![]() |
webụsaịtị | http://goonrock.com ![]() |
onye nnọchite anya nwebiisinka | American Society of Composers, Authors and Publishers ![]() |
David Jamahl Listenbee, ónyé a maara nke ọma site na aha egwu ya bụ GoonRock, bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ, ónyé na-agụ egwu, onye na'ede egwu na ónyé na-eti egwu. A zụlitere ya na Los Angeles, California, na mbido ọrụ ya, o lekwasịrị anya na hip hop ma resị ndị na-ese ihe dịka Dr. Dre, Ne-Yo, Kanye West, na Juvenile. O mechara malite itinye egwu klọb. GoonRock so dee ma mepụta ọtụtụ egwu na LMFAO's 2011 album Sorry for Party Rocking, gụnyere egwu egwu "Party Rock Anthem" na "Sexy and I Know It".
N'afọ 2013 "Goonrock" so dee ma mepụta "A Little Party Never Killed Nobody (All We Got) " màkà ihe nkírí mba ụwa The Great Gatsby màkà Fergie nke gosipụtara Q-Tip. N'afọ 2012, o so dee ma mepụta egwu abụọ maka Jennifer Lopez, gụnyere "Clothes Off" na "Goin' In". "Goin' In" rutere n'ọkwa # 1 na US Billboard Hot Dance Club Songs maka afọ 2012.
N'afọ 2015 na 2016 ọ wepụtara ọtụtụ egwu n'okpuru aha nna ya "Listenbee". Ndị a emeghị na US ma ọ bụ UK, mana ha nwèrè ọganihu dị mmá n'ebe ndị ọzọ na Europe.