ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Kenya ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Grace Ogot ![]() |
Aha ọmụmụ | Grace Emily Akiny ![]() |
aha enyere | Grace ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ogot ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Mee 1930 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kisumu ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 18 Maachị 2015 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | בית החולים ניירובי ![]() |
Dị/nwunye | Bethwell Allan Ogot ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Nurse, onye ntaakụkọ, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat, odee akwụkwọ ![]() |
Ọkwá o ji | Member of the National Assembly, ambassador ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Butere Girls High School ![]() |
Grace Emily Ogot (née Akinyi; 15 Mee 1930 - 18 Machị 2015) bụ onye edemede Kenya, nọọsụ, onye nta akụkọ, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nnọchi anya mba ọzọ. Ya na Charity Waciuma bụ nwanyị edemede Kenya mbụ na-Asụsụ Bekee ka e bipụtara. [1] bụ otu n'ime ndị omeiwu Kenya mbụ ma bụrụ osote minista.