República da Guiné-Bissau (Republic of Guinea-Bissau) |
||||||
---|---|---|---|---|---|---|
|
||||||
![]() |
||||||
Íshí oche | Bissau | |||||
Asụsụ obodo | portuguese | |||||
Area | ||||||
- | Total | 36,125 km2 13,948 sq mi |
||||
- | Water (%) | 22.4[1] | ||||
Population | ||||||
- | census | 1,520,830 (2009)[2] | ||||
Currency | West African CFA franc (XOF ) |
|||||
Time zone | GMT (UTC±0) |
Guinea-Bissau (República da Guiné-Bissau), nke ana-kpo kwa, Republic of Guinea-Bissau, bu otu obodo no na Afrịka. Mádu jùrù ya nke 1,520,830 (2009; census).[3] O no n'etiti Senegal na Guinea.
Íshi oche Guinea-Bissau bu ebe ana-kpo Bissau, nwéré madu ha sị rùrù, 387,909 (2009; census).[4]