ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Herman |
ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Novemba 1963 |
Ebe ọmụmụ | Dublin |
Ụbọchị ọnwụ ya | 16 Septemba 2024 |
Ńnà | Lebrecht James Chinery-Hesse |
Ńné | Mary Chinery-Hesse |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Texas State University, Mfantsipim School |
Herman Kojo Chinery-Hesse (amụrụ n'afọ 1963) bụ onye ọchụnta ego teknụzụ Ghana na onye guzobere SOFTtribe ụlọ ọrụ ngwanrọ kacha ochie na nke kacha ukwuu na Ghana.[1][2][3] a maara ya nke ọma dị ka Bill Gates nke Africa.[4] Chinery-Hesse mekwara ndepụta nke 15 Black STEM Innovators.[5] na March 2019 ewebata ya dị ka onye isi oche maka azụmahịa na teknụzụ maka africa .[6]