Hetta Empson

Hetta Empson
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha enyereHester Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1915, 18 Septemba 1915 Dezie
Ebe ọmụmụKroonstad Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya1996, 22 Disemba 1996 Dezie
Dị/nwunyeWilliam Empson Dezie
nwaJacobus Arthur Calais Empson, [William Hendrick] Mogador Empson Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, activist, onye ese Dezie
ụdị ọrụ yaart of sculpture Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Free State Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Hester Henrietta (Hetta) Crouse Empson (afọ 1915 rụọ afọ 1996) bụ onye South Africa na-akpụ ihe. A kọwara ya dị ka "onye na-ese ihe, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-eme njem na onye na-elekọta mmadụ" na akụkọ ọnwụ ya na Times .[1] Ya na di ya William Empson sonyere na otu London bohemian nke gụnyekwara George Orwell, Louis MacNeice, Jill Neville, Fay Weldon, Lewis Wolpert na Kathleen Raine.[2]

  1. Papers of Sir William Empson and Hetta, Lady Empson. Archives Hub. Jisc Manchester. Retrieved on 1 July 2018.
  2. Thorpe. Empson and his several types of infidelity. The Observer. Retrieved on 1 July 2018.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne