ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha pseudonym | Hi-Tek ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1976 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Cincinnati ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe, disc jockey, rapper ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1996 ![]() |
ngwa egwu | keyboard instrument, disc jockey, olu egwụ ![]() |
Onye òtù nke | Reflection Eternal ![]() |
ụdị | egwu hip hop ![]() |
akara ndekọ | Rawkus, Aftermath Entertainment ![]() |
Tony Cottrell, nke a maara nke ọma dị ka Hi-Tek (amụrụ na Mee 5, 1976), bụ ónyé America na-eti egwu na onye na-emepụta ihe ndekọ si Cincinnati, Ohio.[1] A maara ya nke ọma màkà ọrụ ya na Talib Kweli. Nna ya bụ ónyé na-agụ egwu Willie Cottrell nke Willie Cottrall Band, ónyé Hi-Tek gosipụtara na abọm nke abụọ ya, Hi-Teknology 2.