ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Saudi Arabia |
aha enyere | Huda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1950 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
ọrụ ọ na-arụ | okoo akuko |
ebe agụmakwụkwọ | University of Buckingham, University of London |
Huda al-Rasheed (ma ọ bụ al-Rashid ; Arabic) bụ onye mgbasa ozi na onye edemede Saudi Arabia. Ọ bụ nwanyị mbụ gosipụtara mgbasa ozi na telivishọn Saudi ma bụrụkwa onye ama ama na BBC World Service ihe karịrị afọ 40. [1]