Ibrahim Barau Jibrin |
---|
Akụkụ nke | Nigerian senators of the 9th National Assembly |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Ibrahim Barau Jibrin |
Aha ọmụmụ | Ibrahim Barau Jibrin |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1959 |
Ebe ọmụmụ | Kano |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụnta ego |
Ọkwá o ji | onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ndi omeiwu nigeria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Barau Jibrin CON (amụrụ n'afọ 1959) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria bụ osote onye isi oche nke Senate Naijiria kemgbe afọ 2023. Barau Jibrin CON osote onye isi oche nke Senate nke Naijiria Ọ bụ onye omeiwu na-anọchite anya Kano North kemgbe afọ 2015. Ebe Ugwu Kano[1]
N'abalị iri na atọ n'ọnwa Juun afọ 2023, ọ ghọrọ osote onye isi oche nke Senate nke iri e guzobere ọhụrụ mgbe nhọpụta ya maka ọkwa ahụ enweghị mmegide.
Ọ na-anọchite anya Kano North Senatorial District. Senator Barau bụ Onye isi oche, Kọmitii Senate na Nkwado na onye bụbu Onye isi oche nke Kọmitii Sanate na Tertiary Institutions na TETFUND na Senate nke 9 na nke 8 n'otu n'otu. TETFUND[2]