Ibrahim Dasuki

Ibrahim Dasuki
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIbrahim Dasuki Dezie
aha enyereIbrahim Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya31 Disemba 1923 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya14 Novemba 2016 Dezie
Ebe ọ nwụrụNaijiria Dezie
ọrụ ọ na-arụonye ọchụnta ego Dezie
Ọkwá o jiSultan of Sokoto Dezie
ebe agụmakwụkwọBarewa College Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie

Templeeti:Infobox royalty Ibrahim Dasuki (31 Disemba 1923 - 14 Nọvemba 2016) bụ Sultan nke iri na asatọ nke Sokoto, onye a chụpụrụ na 1996 n'oge ọchịchị ndị agha nke Sani Abacha.[1] Tupu ọ bụrụ Sultan, o nwere aha ọdịnala nke Baraden Sokoto. Dasuki bụ Sultan mbụ sitere n'usoro Buhari nke ụlọ Dan Fodio.[2] Ọ bụ ezigbo enyi Ahmadu Bello, enyi Abubakar Gumi[3] ma nwee mmetụta na ntọala Jama'atu Nasril Islam.

  1. "Deposition, banishment of Sultan Dasuki", National Mirror, 6 January 2013. Retrieved on 8 August 2015.
  2. Details - The Nation Archive. www.thenationonlineng.net. Archived from the original on 2016-03-04. Retrieved on 2016-07-28.
  3. Loimeier (1997). Islamic Reform and Political Change in Northern Nigeria. Indiana University Press. ISBN 9780810113466. Retrieved on 2015-08-08. 

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne