Igbobi College

Igbobi College
college
Oge/afọ mmalite1932 Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaYaba Dezie
nhazi ọnọdụ6°31′56″N 3°22′20″E Dezie
Map
Ihe nnọchianya Igbobi College
Ihu ihu nke kọleji igbobi

Igbobi College bụ kọleji nke Chọọchị Metọdist na Anglican guzobere n'afọ 1932, na mpaghara Yaba nke Lagos, Lagos Steeti, Ndịda ọdịda anyanwụ Naijiria. Ọ ka dị na ebe mbụ ya na ọtụtụ n'ime ụlọ mbụ ahụ ka dị. Ọ bụ otu n'ime kọleji kachasị ochie na Naịjirịa, ọ bụkwa alma mater nke ọtụtụ ndị Naịjiria a ma ama. N'afọ 2001, gọọmentị steeti Lagos nke Bola Tinubu duziri weghachiri ụlọ akwụkwọ ahụ n'aka ndị nwe ya.[1]

  1. Atueyi. "Anglican, Methodist churches sign pact to advance Igbobi College", Guardian (Nigeria), 15 August 2019. Retrieved on 16 July 2020.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Nelliwinne